BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Peter Obi na Chukwuma Soludo: Lee nke na-akpọtụ ọzọ
Akụkọ maka ebubo Gọọmenti Anambara steeti boro Peter Obi.
Olu Jacobs: Ihe ụfọdụ i kwesịrị ịma gbasara ndụ onye ihe jije a lara mmụọ
Olu Jacobs natara ọzụzụ na 'Royal Academy of Dramatic Art' tupu ọ malite njem ya si n'ụlọmgbasaozi mba Briten bụ 'British Television' ruo n'ọtụtụ ejije a ma ama na mbaụwa.
Poco Lee: Ụlọikpe mba Britain eyigharịala ikpe ya ruo ọnwa Febụwarị 2027
Nke a bụ akụkọ maka ikpe Poco Lee bụ ọgba egwu a ma ama na-aga n'ihu n'ụlọikpe dịka ọ na-azara ọnụ ya maka e bubo ịdịla nwaanyị n'ike na mba Ingland.
E nweela ụjọ na South Africa n'ihi etu e si egbu ụmụnwaanyị aghara aghara
Ndị nnyocha na-agbalị ịchọpụta ọnọdụ butere ọnwụ mmadụ ndị ahụ nakwa iji mara ma o nwere ihe jikọtara ha.
Odogwu Asaba: Ndị ọkaiwu kwuru na ụlọikpe enyeghị ya ntọhapụ beelu n'ihi nchekwa
Akụkọ banyere ikpe Odogwu Asaba na-aga n'ihu n'ụlọikpe dị na Delta steeti
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Septemba 16, 2026, Duration 1,11
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Wenezde Septemba 16, 2026.
2027 election: Inec ewepụtala aha mmadụ 4,408 ga-azọ ọkwa ịbanye n'Ụlọomeiwu Etiti na ntuliaka afọ 2027
N'ime aha mmadụ niile ahụ, otu puku, otu narị na iri itoolu na ise (1,195) na-azọ ọkwa maka ịbanye n'Ụlọomeiwu Sịnetị ebe puku atọ, narị abụọ na iri na atọ (3,213) na-achọ ịbanye n'Ụlọomeiwu Nnọchiteanya.
Onye bụ Ugo Ugochukwu tuuru ugo n'egwuregwu Formula 3 na mba Amerịka?
Akụkọ maka Ugo Ugochukwu bụ nwaafọ Naịjirịa ma bụrụkwa onye Amerịka a ma ama n'egwuregwu ịkwọụgbọala Formula 3.
Ndị uweojii ejidela Ogechi Ofoma maka ebubo iji mma ọkụ merụọ nwa ya nwaanyị ahụ
Akụkọ gbasara nwaanyị ji mma ọkụ merụọ nwa ya nwaanyị ahụ n’Obosi n'Anambra steeti
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.













































